Ndị Ikpe 6:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ndị Midian+ na ndị Amalek+ niile na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ zukọtara dị ka otu ndị+ wee gafee maa ụlọikwuu na ndagwurugwu Jezril.+
33 Ndị Midian+ na ndị Amalek+ niile na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ zukọtara dị ka otu ndị+ wee gafee maa ụlọikwuu na ndagwurugwu Jezril.+