Joshụa 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ókè nke ala ha wee ruo Jezril+ na Kesọlọt na Shunem,+ 1 Ndị Eze 18:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 O wee ruo na mgbe nke a na-eme, ígwé ojii na ifufe+ mere ka eluigwe gbachie, nnukwu mmiri wee malite izo.+ Ehab nọkwa na-agba ụgbọ ịnyịnya wee ruo Jezril.+ Hosia 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ala ga-aza nri+ na mmanya dị ụtọ na mmanụ òkù; ha onwe ha ga-aza Jezril* òkù.+
45 O wee ruo na mgbe nke a na-eme, ígwé ojii na ifufe+ mere ka eluigwe gbachie, nnukwu mmiri wee malite izo.+ Ehab nọkwa na-agba ụgbọ ịnyịnya wee ruo Jezril.+