1 Samuel 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E mesịa, ndị Filistia zukọtara maa ụlọikwuu ha na Shunem.+ Sọl wee kpọkọta Izrel dum, ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilboa.+ 1 Ndị Eze 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee chọwa nwa agbọghọ mara mma n’ókèala Izrel dum, n’ikpeazụ, ha hụrụ Abishag+ bụ́ nwaanyị Shunem+ wee kpọbatara ya eze. 1 Ndị Eze 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee sị ya: “Biko, gwa Sọlọmọn bụ́ eze (n’ihi na ọ gaghị ajụ arịrịọ gị) ka ọ kpọnye m Abishag+ nwaanyị Shunem+ ka ọ bụrụ nwunye m.” 2 Ndị Eze 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo otu ụbọchị na Ịlaịsha gawara ruo Shunem,+ bụ́ ebe e nwere otu nwaanyị a ma ama, o wee malite ịrịọ+ ya ka o rie nri. O wee bụrụ na mgbe ọ bụla ọ na-agafe, ọ na-abanye n’ebe ahụ iri nri.
4 E mesịa, ndị Filistia zukọtara maa ụlọikwuu ha na Shunem.+ Sọl wee kpọkọta Izrel dum, ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilboa.+
3 Ha wee chọwa nwa agbọghọ mara mma n’ókèala Izrel dum, n’ikpeazụ, ha hụrụ Abishag+ bụ́ nwaanyị Shunem+ wee kpọbatara ya eze.
17 O wee sị ya: “Biko, gwa Sọlọmọn bụ́ eze (n’ihi na ọ gaghị ajụ arịrịọ gị) ka ọ kpọnye m Abishag+ nwaanyị Shunem+ ka ọ bụrụ nwunye m.”
8 O wee ruo otu ụbọchị na Ịlaịsha gawara ruo Shunem,+ bụ́ ebe e nwere otu nwaanyị a ma ama, o wee malite ịrịọ+ ya ka o rie nri. O wee bụrụ na mgbe ọ bụla ọ na-agafe, ọ na-abanye n’ebe ahụ iri nri.