1 Ndị Eze 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee chọwa nwa agbọghọ mara mma n’ókèala Izrel dum, n’ikpeazụ, ha hụrụ Abishag+ bụ́ nwaanyị Shunem+ wee kpọbatara ya eze.
3 Ha wee chọwa nwa agbọghọ mara mma n’ókèala Izrel dum, n’ikpeazụ, ha hụrụ Abishag+ bụ́ nwaanyị Shunem+ wee kpọbatara ya eze.