1 Ndị Eze 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee sị ya: “Biko, gwa Sọlọmọn bụ́ eze (n’ihi na ọ gaghị ajụ arịrịọ gị) ka ọ kpọnye m Abishag+ nwaanyị Shunem+ ka ọ bụrụ nwunye m.” 1 Ndị Eze 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Eze Sọlọmọn wee zaa nne ya, sị: “Gịnị medịrị i ji arịọ ka a kpọnye Adọnaịja Abishag nwaanyị Shunem? Rịọkwuonụ ka e nye ya ọchịchị+ a (maka na ọ bụ nwanne m nke tọrọ m),+ ọbụna ya onwe ya, nyekwa ya Abayata+ onye nchụàjà nakwa Joab+ nwa Zeruya.”+
17 O wee sị ya: “Biko, gwa Sọlọmọn bụ́ eze (n’ihi na ọ gaghị ajụ arịrịọ gị) ka ọ kpọnye m Abishag+ nwaanyị Shunem+ ka ọ bụrụ nwunye m.”
22 Eze Sọlọmọn wee zaa nne ya, sị: “Gịnị medịrị i ji arịọ ka a kpọnye Adọnaịja Abishag nwaanyị Shunem? Rịọkwuonụ ka e nye ya ọchịchị+ a (maka na ọ bụ nwanne m nke tọrọ m),+ ọbụna ya onwe ya, nyekwa ya Abayata+ onye nchụàjà nakwa Joab+ nwa Zeruya.”+