Joshụa 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ókè nke ala ha wee ruo Jezril+ na Kesọlọt na Shunem,+ 2 Ndị Eze 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo otu ụbọchị na Ịlaịsha gawara ruo Shunem,+ bụ́ ebe e nwere otu nwaanyị a ma ama, o wee malite ịrịọ+ ya ka o rie nri. O wee bụrụ na mgbe ọ bụla ọ na-agafe, ọ na-abanye n’ebe ahụ iri nri.
8 O wee ruo otu ụbọchị na Ịlaịsha gawara ruo Shunem,+ bụ́ ebe e nwere otu nwaanyị a ma ama, o wee malite ịrịọ+ ya ka o rie nri. O wee bụrụ na mgbe ọ bụla ọ na-agafe, ọ na-abanye n’ebe ahụ iri nri.