Joshụa 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ókè nke ala ha wee ruo Jezril+ na Kesọlọt na Shunem,+ 1 Ndị Eze 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee chọwa nwa agbọghọ mara mma n’ókèala Izrel dum, n’ikpeazụ, ha hụrụ Abishag+ bụ́ nwaanyị Shunem+ wee kpọbatara ya eze. Abụ Solomọn 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Lọghachi, lọghachi, nwa agbọghọ Shulem! Lọghachi, lọghachi, ka anyị hụ gị!”+ “Gịnị ka unu hụrụ n’ahụ́ nwa agbọghọ Shulem?”+ “Ọ bụ ihe yiri ìgwè abụọ na-agba egwú!”
3 Ha wee chọwa nwa agbọghọ mara mma n’ókèala Izrel dum, n’ikpeazụ, ha hụrụ Abishag+ bụ́ nwaanyị Shunem+ wee kpọbatara ya eze.
13 “Lọghachi, lọghachi, nwa agbọghọ Shulem! Lọghachi, lọghachi, ka anyị hụ gị!”+ “Gịnị ka unu hụrụ n’ahụ́ nwa agbọghọ Shulem?”+ “Ọ bụ ihe yiri ìgwè abụọ na-agba egwú!”