1 Samuel 31:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị Filistia nọ na-ebuso Izrel agha,+ ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha,+ ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+ 2 Samuel 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Unu ugwu ndị dị na Gilboa,+ ka igirigi ghara ịdakwasị unu, ka mmiri ozuzo ghara izokwasị unu, ka ubi unu gharakwa imepụta onyinye dị nsọ;+N’ihi na n’ebe ahụ ka e merụrụ ọta ndị dike,Ọta Sọl, nke mere na e nwekwaghị onye e tere mmanụ.+ 2 Samuel 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid wee gaa nata ndị nwe ala Jebesh-gilied+ ọkpụkpụ Sọl+ na ọkpụkpụ Jọnatan nwa ya, bụ́ ndị zuuru ya n’ámá obodo Bet-shan,+ bụ́ ebe ndị Filistia kwụwara+ ha n’osisi n’ụbọchị ndị Filistia gburu Sọl n’Ugwu Gilboa.+
31 Ndị Filistia nọ na-ebuso Izrel agha,+ ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha,+ ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+
21 Unu ugwu ndị dị na Gilboa,+ ka igirigi ghara ịdakwasị unu, ka mmiri ozuzo ghara izokwasị unu, ka ubi unu gharakwa imepụta onyinye dị nsọ;+N’ihi na n’ebe ahụ ka e merụrụ ọta ndị dike,Ọta Sọl, nke mere na e nwekwaghị onye e tere mmanụ.+
12 Devid wee gaa nata ndị nwe ala Jebesh-gilied+ ọkpụkpụ Sọl+ na ọkpụkpụ Jọnatan nwa ya, bụ́ ndị zuuru ya n’ámá obodo Bet-shan,+ bụ́ ebe ndị Filistia kwụwara+ ha n’osisi n’ụbọchị ndị Filistia gburu Sọl n’Ugwu Gilboa.+