1 Samuel 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E mesịa, ndị Filistia zukọtara maa ụlọikwuu ha na Shunem.+ Sọl wee kpọkọta Izrel dum, ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilboa.+ 1 Samuel 31:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị Filistia nọ na-ebuso Izrel agha,+ ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha,+ ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+ 2 Samuel 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwa okorobịa ahụ na-akọrọ ya ihe ahụ wee sị: “Ọ dabara na m nọ n’Ugwu Gilboa,+ lee, Sọl dabeere n’ube ya;+ ma, lee! ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya na ndị nọ n’elu ịnyịnya chụkwutere ya.+ 2 Samuel 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Unu ugwu ndị dị na Gilboa,+ ka igirigi ghara ịdakwasị unu, ka mmiri ozuzo ghara izokwasị unu, ka ubi unu gharakwa imepụta onyinye dị nsọ;+N’ihi na n’ebe ahụ ka e merụrụ ọta ndị dike,Ọta Sọl, nke mere na e nwekwaghị onye e tere mmanụ.+ 1 Ihe E Mere 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo n’echi ya na mgbe ndị Filistia bịara iyipụsị+ ndị e gburu egbu ihe ha yi, ha hụrụ Sọl na ụmụ ya ka ha tọgbọ n’Ugwu Gilboa.+
4 E mesịa, ndị Filistia zukọtara maa ụlọikwuu ha na Shunem.+ Sọl wee kpọkọta Izrel dum, ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilboa.+
31 Ndị Filistia nọ na-ebuso Izrel agha,+ ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha,+ ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+
6 Nwa okorobịa ahụ na-akọrọ ya ihe ahụ wee sị: “Ọ dabara na m nọ n’Ugwu Gilboa,+ lee, Sọl dabeere n’ube ya;+ ma, lee! ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya na ndị nọ n’elu ịnyịnya chụkwutere ya.+
21 Unu ugwu ndị dị na Gilboa,+ ka igirigi ghara ịdakwasị unu, ka mmiri ozuzo ghara izokwasị unu, ka ubi unu gharakwa imepụta onyinye dị nsọ;+N’ihi na n’ebe ahụ ka e merụrụ ọta ndị dike,Ọta Sọl, nke mere na e nwekwaghị onye e tere mmanụ.+
8 O wee ruo n’echi ya na mgbe ndị Filistia bịara iyipụsị+ ndị e gburu egbu ihe ha yi, ha hụrụ Sọl na ụmụ ya ka ha tọgbọ n’Ugwu Gilboa.+