1 Samuel 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E mesịa, ndị Filistia zukọtara maa ụlọikwuu ha na Shunem.+ Sọl wee kpọkọta Izrel dum, ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilboa.+
4 E mesịa, ndị Filistia zukọtara maa ụlọikwuu ha na Shunem.+ Sọl wee kpọkọta Izrel dum, ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilboa.+