1 Samuel 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E mesịa, ndị Filistia zukọtara maa ụlọikwuu ha na Shunem.+ Sọl wee kpọkọta Izrel dum, ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilboa.+ 1 Ihe E Mere 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị Filistia+ wee buso Izrel agha; ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha, ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+
4 E mesịa, ndị Filistia zukọtara maa ụlọikwuu ha na Shunem.+ Sọl wee kpọkọta Izrel dum, ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilboa.+
10 Ndị Filistia+ wee buso Izrel agha; ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha, ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+