1 Samuel 31:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ozugbo ahụ, ndị dike niile biliri wee jee ije n’abalị dum gaa bupụta ozu Sọl na ozu ụmụ ya ná mgbidi Bet-shan wee bịa Jebesh suo ha ọkụ n’ebe ahụ.+
12 Ozugbo ahụ, ndị dike niile biliri wee jee ije n’abalị dum gaa bupụta ozu Sọl na ozu ụmụ ya ná mgbidi Bet-shan wee bịa Jebesh suo ha ọkụ n’ebe ahụ.+