10 Nwanne nna otu n’ime ha ga-ebupụ ha n’otu n’otu ma kpọọ ha ọkụ n’otu n’otu. Ọ ga-esi otú a si n’ụlọ chịpụta ọkpụkpụ ha.+ Ọ ga-asịkwa onye ọ bụla nọ n’ime ime ụlọ ahụ, ‘Ọ̀ dị onye ọzọ gị na ya nọ?’ Ọ ga-azakwa, sị, ‘Ọ dịghị!’ Ọ ga-asịkwa, ‘Gba nkịtị! N’ihi na ugbu a abụghị oge ịkpọ aha Jehova.’”+