2 Ndị Eze 6:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mgbe ya na ha ka nọ na-ekwu okwu, lee onye ozi ahụ ka ọ na-abịakwute ya, eze wee sị: “Lee, nke a bụ ọdachi si n’aka Jehova.+ Gịnị mere m ga-eji ka na-echere Jehova?”+
33 Mgbe ya na ha ka nọ na-ekwu okwu, lee onye ozi ahụ ka ọ na-abịakwute ya, eze wee sị: “Lee, nke a bụ ọdachi si n’aka Jehova.+ Gịnị mere m ga-eji ka na-echere Jehova?”+