Ilu 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ nzuzu mmadụ na-agbagọ ụzọ ya,+ obi ya ewee na-eweso Jehova oké iwe.+ Aịzaya 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye nke ọ bụla ga-anọ n’ihe isi ike, kwụrụkwa agụụ+ mgbe o si n’ala a na-agafe; ọ ga-erukwa na, n’ihi na agụụ na-agụ ya nakwa n’ihi na iwe ji ya, ọ ga-akọcha eze ya, kọchaakwa Chineke ya,+ ọ ga-elelikwa anya elu. Emọs 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụ na a fụọ opi n’obodo, ọ̀ bụ na ndị mmadụ adịghị ama jijiji?+ Ọ bụrụ na e nwee ọdachi n’obodo, ọ́ bụghị Jehova mere ihe?
21 Onye nke ọ bụla ga-anọ n’ihe isi ike, kwụrụkwa agụụ+ mgbe o si n’ala a na-agafe; ọ ga-erukwa na, n’ihi na agụụ na-agụ ya nakwa n’ihi na iwe ji ya, ọ ga-akọcha eze ya, kọchaakwa Chineke ya,+ ọ ga-elelikwa anya elu.
6 Ọ bụrụ na a fụọ opi n’obodo, ọ̀ bụ na ndị mmadụ adịghị ama jijiji?+ Ọ bụrụ na e nwee ọdachi n’obodo, ọ́ bụghị Jehova mere ihe?