9 Jehova adịghị egbu oge n’imezu nkwa ya,+ dị ka ụfọdụ ndị si ewere igbu oge, kama ọ na-enwere unu ndidi n’ihi na ọ chọghị ka e bibie onye ọ bụla, kama ọ chọrọ ka mmadụ niile chegharịa.+
9 E wee jiri oké okpomọkụ chagbuo ndị ahụ, ma ha kwuluru aha+ Chineke, bụ́ onye nwere ikike+ n’ebe ihe otiti ndị a dị, ha echegharịghịkwa ka ha wee nye ya otuto.+