Mkpughe 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 ha echegharịghịkwa n’igbu ọchụ ha+ ma ọ bụ n’ime mgbaasị ha+ ma ọ bụ n’ịkwa iko ha ma ọ bụ n’izu ohi ha. Mkpughe 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 o ji oké olu na-asị: “Tụọnụ egwu Chineke,+ nyekwa ya otuto,+ n’ihi na oge awa nke ikpe si n’aka ya eruwo,+ n’ihi ya, feenụ Onye ahụ nke kere+ eluigwe na ụwa na oké osimiri na isi mmiri niile.”+
21 ha echegharịghịkwa n’igbu ọchụ ha+ ma ọ bụ n’ime mgbaasị ha+ ma ọ bụ n’ịkwa iko ha ma ọ bụ n’izu ohi ha.
7 o ji oké olu na-asị: “Tụọnụ egwu Chineke,+ nyekwa ya otuto,+ n’ihi na oge awa nke ikpe si n’aka ya eruwo,+ n’ihi ya, feenụ Onye ahụ nke kere+ eluigwe na ụwa na oké osimiri na isi mmiri niile.”+