Abụ Ọma 107:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Otú o si kwuo okwu ma mee ka oké ifufe malite ife,+Nke kpaliri ebili mmiri nke oké osimiri.+ Abụ Ọma 147:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ na-ezipụ okwu ya,+ wee gbazee ha.Ọ na-eme ka ifufe ya fee;+Mmiri ewee na-asọ. Jems 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O kpekwara ekpere ọzọ, mmiri wee si n’eluigwe zoo, ala wee mịa mkpụrụ ya.+