1 Ndị Eze 18:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ehab wee lawa ịga rie ihe nakwa ịṅụ ihe ọṅụṅụ. Ma Ịlaịja gbagooro n’elu ugwu Kamel wee hulata ala+ ma kpunye ihu ya n’agbata ikpere ya abụọ.+ 1 Ndị Eze 18:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 O wee ruo na mgbe nke a na-eme, ígwé ojii na ifufe+ mere ka eluigwe gbachie, nnukwu mmiri wee malite izo.+ Ehab nọkwa na-agba ụgbọ ịnyịnya wee ruo Jezril.+
42 Ehab wee lawa ịga rie ihe nakwa ịṅụ ihe ọṅụṅụ. Ma Ịlaịja gbagooro n’elu ugwu Kamel wee hulata ala+ ma kpunye ihu ya n’agbata ikpere ya abụọ.+
45 O wee ruo na mgbe nke a na-eme, ígwé ojii na ifufe+ mere ka eluigwe gbachie, nnukwu mmiri wee malite izo.+ Ehab nọkwa na-agba ụgbọ ịnyịnya wee ruo Jezril.+