1 Ndị Eze 18:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ehab lawara ka ọ gaa rie nri, ṅụọkwa mmanya. Ma Ịlaịja gbagooro n’ugwu Kamel hulata ala ma kpunye ihu n’agbata ikpere ya abụọ.+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:42 Ṅomie, p. 93-94 Ụlọ Nche,4/1/2008, p. 17-18
42 Ehab lawara ka ọ gaa rie nri, ṅụọkwa mmanya. Ma Ịlaịja gbagooro n’ugwu Kamel hulata ala ma kpunye ihu n’agbata ikpere ya abụọ.+