1 Ndị Eze 18:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ehab wee lawa ịga rie ihe nakwa ịṅụ ihe ọṅụṅụ. Ma Ịlaịja gbagooro n’elu ugwu Kamel wee hulata ala+ ma kpunye ihu ya n’agbata ikpere ya abụọ.+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:42 Ṅomie, p. 93-94 Ụlọ Nche,4/1/2008, p. 17-18
42 Ehab wee lawa ịga rie ihe nakwa ịṅụ ihe ọṅụṅụ. Ma Ịlaịja gbagooro n’elu ugwu Kamel wee hulata ala+ ma kpunye ihu ya n’agbata ikpere ya abụọ.+