1 Samuel 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Samuel wee kpọkuo Jehova,+ Jehova wee mee ka égbè eluigwe gbaa, meekwa ka mmiri zoo n’ụbọchị ahụ,+ ndị Izrel niile wee tụọ Jehova na Samuel egwu nke ukwuu. Job 38:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ònye pụrụ iji amamihe ya kwuo ole ígwé ojii dị kpọmkwem,Ma ọ bụ ite mmiri nke eluigwe—ònye pụrụ ikpu ha ihu,+ Abụ Ọma 68:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chineke, i mere ka mmiri malite izosi ike;+Ọbụna mgbe ihe nketa gị dara mbà—gị onwe gị na-eme ka o nweta ume.+
18 Samuel wee kpọkuo Jehova,+ Jehova wee mee ka égbè eluigwe gbaa, meekwa ka mmiri zoo n’ụbọchị ahụ,+ ndị Izrel niile wee tụọ Jehova na Samuel egwu nke ukwuu.
37 Ònye pụrụ iji amamihe ya kwuo ole ígwé ojii dị kpọmkwem,Ma ọ bụ ite mmiri nke eluigwe—ònye pụrụ ikpu ha ihu,+ Abụ Ọma 68:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chineke, i mere ka mmiri malite izosi ike;+Ọbụna mgbe ihe nketa gị dara mbà—gị onwe gị na-eme ka o nweta ume.+
9 Chineke, i mere ka mmiri malite izosi ike;+Ọbụna mgbe ihe nketa gị dara mbà—gị onwe gị na-eme ka o nweta ume.+