-
Abụ Ọma 135:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Ọ na-eme ka alụlụụ si na nsọtụ ụwa na-akwụgo;+
O meworo mmiri ozuzo oghere;+
Ọ na-eme ka ifufe si n’ụlọ nkwakọba ihe ya pụta,+
-
Abụ Ọma 148:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 Unu ọkụ na akụ́ mmiri ígwé, snoo na oké anwụrụ ọkụ,+
Unu oké ifufe nke na-emezu okwu ya,+
-
-
-