Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 14:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Mozis wee setịa aka ya n’elu oké osimiri ahụ;+ Jehova wee malite iji oké ifufe siri ike nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka oké osimiri ahụ laghachi azụ n’abalị ahụ dum, meekwa ka ala oké osimiri ahụ ghọọ ala akọrọ,+ mmiri ahụ wee na-ekewa.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 11:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Jehova wee mee ka oké ifufe+ fewe wee si n’oké osimiri+ na-ebute nnụnụ kwel ma na-eme ka ha na-efegharị n’ebe ha mara ụlọikwuu ruo ebe ga-ewe otu ụbọchị iji jeruo ya n’otu mpaghara nakwa ebe ga-ewe otu ụbọchị iji jeruo ya ná mpaghara nke ọzọ, gburugburu ebe ha mara ụlọikwuu, ha jupụtakwara n’elu ala ruo ihe dị ka kubit abụọ n’ịdị elu.

  • Abụ Ọma 78:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 O mere ka ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ malite ife n’eluigwe,+

      Jirikwa ike ya mee ka ifufe nke si n’ebe ndịda fee.+

  • Abụ Ọma 107:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Otú o si kwuo okwu ma mee ka oké ifufe malite ife,+

      Nke kpaliri ebili mmiri nke oké osimiri.+

  • Abụ Ọma 147:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ọ na-ezipụ okwu ya,+ wee gbazee ha.

      Ọ na-eme ka ifufe ya fee;+

      Mmiri ewee na-asọ.

  • Jona 1:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Jehova wee mee ka oké ifufe fekwasị oké osimiri+ ahụ, e wee nwee oké ebili mmiri+ n’oké osimiri ahụ; ụgbọ mmiri ahụ wee chọwa ikpu ihu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya