Ọpụpụ 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo ná mgbede na nnụnụ kwel+ malitere ifedata wee kpuchie ebe ahụ ha mara ụlọikwuu, n’ụtụtụ ya kwa, igirigi kpuchiri ebe niile ha mara ụlọikwuu.+ Abụ Ọma 78:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee mee ka ihe oriri zooro ha dị ka mmiri, o wee dị ka ájá dị n’ala,+Meekwa ka anụ ufe zooro ha dị ka mmiri, o wee dị ka ájá dị n’oké osimiri.+ Abụ Ọma 105:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ha rịọrọ ya, o wee wetara ha nnụnụ kwel,+O jikwa achịcha nke si n’eluigwe nyejuo ha afọ.+
13 O wee ruo ná mgbede na nnụnụ kwel+ malitere ifedata wee kpuchie ebe ahụ ha mara ụlọikwuu, n’ụtụtụ ya kwa, igirigi kpuchiri ebe niile ha mara ụlọikwuu.+
27 O wee mee ka ihe oriri zooro ha dị ka mmiri, o wee dị ka ájá dị n’ala,+Meekwa ka anụ ufe zooro ha dị ka mmiri, o wee dị ka ájá dị n’oké osimiri.+