13 Olu ya na-eme ka mmiri dị n’eluigwe mee mkpatụ.+ Ya onwe ya na-emekwa ka alụlụụ si na nsọtụ ụwa kwụgoo.+ O meworo mmiri ozuzo oghere,+ ọ na-esikwa n’ụlọ nkwakọba ihe ya eme ka ifufe pụta.+
16 Olu ya na-eme ka mmiri dị n’eluigwe mee mkpatụ, ya onwe ya na-emekwa ka alụlụụ si na nsọtụ ụwa kwụgoo.+ O meworo mmiri ozuzo oghere,+ ọ na-esikwa n’ụlọ nkwakọba ihe ya eme ka ifufe pụta.