19 Jehova wee nọnyere Juda, o wee nweta ógbè bụ́ ugwu ugwu, ma o nweghị ike ịnapụ ndị bi na ndagwurugwu ala ha, n’ihi na ha nwere ụgbọ ịnyịnya agha+ ndị nwere mma.+
3 Ụmụ Izrel wee malite itiku Jehova,+ n’ihi na o nwere narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu ndị nwere mma,+ ya onwe ya kwa ji aka ike megbuo ụmụ Izrel+ ruo afọ iri abụọ.