1 Ndị Eze 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma, ụlọ* ọ ga-ebi, nke dị n’ogige nke ọzọ,+ dị n’azụ Ụlọ Ocheeze. A rụkwara ya otú e si rụọ Ụlọ Ocheeze. Solomọn rụkwaara nwa Fero ọ lụrụ ụlọ.+ Ụlọ a na Ụlọ Ocheeze yikwara.
8 Ma, ụlọ* ọ ga-ebi, nke dị n’ogige nke ọzọ,+ dị n’azụ Ụlọ Ocheeze. A rụkwara ya otú e si rụọ Ụlọ Ocheeze. Solomọn rụkwaara nwa Fero ọ lụrụ ụlọ.+ Ụlọ a na Ụlọ Ocheeze yikwara.