2 Samuel 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Devid wee biri n’ebe e wusiri ike, e wee kpọọ ya Obodo Devid; Devid wee bido iwu ihe owuwu gbaa gburugburu malite na Milo*+ baa n’ime.
9 Devid wee biri n’ebe e wusiri ike, e wee kpọọ ya Obodo Devid; Devid wee bido iwu ihe owuwu gbaa gburugburu malite na Milo*+ baa n’ime.