10 Ana m azụrụkwa Rut nwaanyị Moab, bụ́ nwunye Malọn, ka ọ bụrụ nwunye m iji mee ka aha nwoke ahụ nwụrụ anwụ+ dịgide n’ihe nketa ya, ka a gharakwa iwepụ aha nwoke ahụ nwụrụ anwụ n’etiti ụmụnne ya nakwa n’ọnụ ụzọ ámá obodo ya. Unu bụ ndị akaebe+ taa.”