2 N’ihi na ha alụrụwo ụfọdụ n’ime ndị inyom ha, lụtakwara ụmụ ha ndị ikom;+ ha onwe ha kwa, bụ́ mkpụrụ dị nsọ,+ na ndị ala a na-emekọkwa ihe,+ ọ bụkwa ndị isi na ndị osote onye na-achị achị bu omume ekwesịghị ntụkwasị obi a n’isi.”+
14 ànyị ga-emebi iwu gị ọzọ, anyị na ndị a na-eme ihe arụ+ ewee na-agọ ọgọ?+ Ọ̀ bụ na ị gaghị eweso anyị oké iwe+ nke na ọ dịghị onye ga-afọdụ,+ ọ dịghịkwa onye ga-alanahụ?