2 Ihe E Mere 21:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ dị afọ iri atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịkwara afọ asatọ na Jeruselem. O nweghịkwa onye o wutere mgbe ọ nwụrụ. Ha likwara ya n’Obodo Devid,+ ma, e lighị ya ebe a na-eli ndị eze.+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:20 Ụlọ Nche,11/15/1998, p. 32
20 Ọ dị afọ iri atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịkwara afọ asatọ na Jeruselem. O nweghịkwa onye o wutere mgbe ọ nwụrụ. Ha likwara ya n’Obodo Devid,+ ma, e lighị ya ebe a na-eli ndị eze.+