2 Ihe E Mere 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ dị afọ iri atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ asatọ na Jeruselem. N’ikpeazụ, ọ nwụrụ n’enweghị onye nwere mmasị n’ebe ọ nọ.+ Ha wee lie ya n’Obodo Devid,+ ma ọ bụghị n’ebe a na-eli ndị eze.+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:20 Ụlọ Nche,11/15/1998, p. 32
20 Ọ dị afọ iri atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ asatọ na Jeruselem. N’ikpeazụ, ọ nwụrụ n’enweghị onye nwere mmasị n’ebe ọ nọ.+ Ha wee lie ya n’Obodo Devid,+ ma ọ bụghị n’ebe a na-eli ndị eze.+