Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ihe E Mere 29:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 O wee nwụọ mgbe o mere ezigbo agadi,+ ụbọchị ndụ ya na akụnụba+ na otuto+ jukwara ya afọ; Sọlọmọn nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.+

  • Job 14:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 “Mmadụ nke nwaanyị mụrụ,+

      Ndụ ya na-adị mkpụmkpụ,+ jupụtakwa ná nsogbu.+

  • Ekliziastis 12:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ihe dị elu na-atụzi ha egwu, ihe na-emenye ụjọ adịrịkwa n’ụzọ. Osisi almọnd amaakwa ifuru,+ ụkpara adọkpụrụ onwe ya na-aga, mkpụrụ osisi kepa agbawaakwa, n’ihi na mmadụ na-aga n’ụlọ ya nke ọ ga-ebi ogologo oge,+ ndị na-akwa ákwá arịrị agagharịakwa n’okporo ámá;+

  • Ọrụ Ndịozi 13:36
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 36 N’ihi na n’ọgbọ nke ya, Devid+ mezuru uche Chineke nke Chineke kwupụtara ekwupụta, ọ dakwara n’ụra ọnwụ, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà, o wee ree ure.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya