1 Ihe E Mere 29:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Akụnụba+ na ebube+ si n’aka gị, ọ bụkwa gị na-achị+ ihe niile; ike+ na ịdị ukwuu+ dị n’aka gị, ikike ime ka a dị ukwuu+ na inye mmadụ niile ume+ dịkwa n’aka gị.
12 Akụnụba+ na ebube+ si n’aka gị, ọ bụkwa gị na-achị+ ihe niile; ike+ na ịdị ukwuu+ dị n’aka gị, ikike ime ka a dị ukwuu+ na inye mmadụ niile ume+ dịkwa n’aka gị.