2 Ihe E Mere 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 m ga-enye gị amamihe na ihe ọmụma;+ m ga-enyekwa gị akụnụba na nsọpụrụ n’ókè ọ na-enweghị ndị eze bu gị ụzọ nwere ya+ nakwa n’ókè ọ na-enweghị onye ga-enwe ya mgbe ị nwụsịrị.”+ Abụ Ọma 75:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Chineke bụ onyeikpe.+Ọ na-eweda otu onye ala, buliekwa onye nke ọzọ elu.+
12 m ga-enye gị amamihe na ihe ọmụma;+ m ga-enyekwa gị akụnụba na nsọpụrụ n’ókè ọ na-enweghị ndị eze bu gị ụzọ nwere ya+ nakwa n’ókè ọ na-enweghị onye ga-enwe ya mgbe ị nwụsịrị.”+