1 Ndị Eze 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụbọchị Devid ga-anwụ wee ruo nso;+ o wee nye Sọlọmọn nwa ya iwu, sị: 1 Ndị Eze 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee soro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid.+ 1 Ndị Eze 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma Sọlọmọn nọkwasịrị n’ocheeze Devid bụ́ nna ya;+ ọbụbụeze ya wee guzosie ike nke ukwuu.+