1 Ndị Eze 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Eze Devid emewo agadi,+ ọ ga-amiwokwa n’afọ ndụ; a na-ekpuchikwa ya ákwà, ma ahụ́ adịghị ekporo ya ọkụ. Ilu 16:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Isi awọ́ bụ okpueze mara mma+ mgbe e nwere ya n’ụzọ ezi omume.+
1 Eze Devid emewo agadi,+ ọ ga-amiwokwa n’afọ ndụ; a na-ekpuchikwa ya ákwà, ma ahụ́ adịghị ekporo ya ọkụ.