2 Ugbu a, lee eze ahụ ka ọ na-eje ije n’ihu unu!+ Mụ onwe m emewo agadi+ ma chaa isi awọ́,+ lee, ụmụ m nọkwa n’etiti unu,+ mụ onwe m ejewokwa ije n’ihu unu malite mgbe m bụ nwata ruo taa.+
4 Ruo mgbe mmadụ mere agadi, abụ m otu Onye ahụ;+ ruokwa mgbe mmadụ nwere isi awọ́, mụ onwe m ga na-ebu ya.+ Mụ onwe m ga-eme ihe,+ ka mụ onwe m wee na-eku ya, na-ebu ya, meekwara ya ụzọ mgbapụ.+