Abụ Ọma 71:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Chineke, biko, ahapụla m ruo ọbụna mgbe m mere agadi na mgbe isi chara m awọ́,+Ruo mgbe m kọọrọ ọgbọ ọzọ banyere ogwe aka gị,+Kọọkwara ndị niile a ka ga-amụ banyere ịdị ike gị.+ Ilu 16:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Isi awọ́ bụ okpueze mara mma+ mgbe e nwere ya n’ụzọ ezi omume.+ Ilu 20:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ịma mma nke ụmụ okorobịa bụ ike ha,+ ịma mma nke ndị agadi bụkwa isi awọ́ ha.+ Aịzaya 46:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ruo mgbe mmadụ mere agadi, abụ m otu Onye ahụ;+ ruokwa mgbe mmadụ nwere isi awọ́, mụ onwe m ga na-ebu ya.+ Mụ onwe m ga-eme ihe,+ ka mụ onwe m wee na-eku ya, na-ebu ya, meekwara ya ụzọ mgbapụ.+
18 Chineke, biko, ahapụla m ruo ọbụna mgbe m mere agadi na mgbe isi chara m awọ́,+Ruo mgbe m kọọrọ ọgbọ ọzọ banyere ogwe aka gị,+Kọọkwara ndị niile a ka ga-amụ banyere ịdị ike gị.+
4 Ruo mgbe mmadụ mere agadi, abụ m otu Onye ahụ;+ ruokwa mgbe mmadụ nwere isi awọ́, mụ onwe m ga na-ebu ya.+ Mụ onwe m ga-eme ihe,+ ka mụ onwe m wee na-eku ya, na-ebu ya, meekwara ya ụzọ mgbapụ.+