Aịzaya 41:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ònye nọ na-arụ ọrụ+ ma mee ihe a, na-eme ka ọgbọ dị iche iche dịrị site ná mmalite?+ “Ọ bụ mụ onwe m, Jehova, bụ́ Onye Mbụ;+ abụkwa m otu onye ahụ n’ebe ọgbọ ndị ikpeazụ nọ.”+ Aịzaya 43:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Unu bụ ndị àmà m,”+ ka Jehova kwuru, “ọbụna ohu m nke m họọrọ,+ ka unu wee mara,+ nweekwa okwukwe n’ebe m nọ,+ ka unu wee ghọtakwa na abụ m otu Onye ahụ.+ Ọ dịghị Chi a kpụrụ tupu mụ onwe m,+ ọ dịghịkwa nke sochiri m.+
4 Ònye nọ na-arụ ọrụ+ ma mee ihe a, na-eme ka ọgbọ dị iche iche dịrị site ná mmalite?+ “Ọ bụ mụ onwe m, Jehova, bụ́ Onye Mbụ;+ abụkwa m otu onye ahụ n’ebe ọgbọ ndị ikpeazụ nọ.”+
10 “Unu bụ ndị àmà m,”+ ka Jehova kwuru, “ọbụna ohu m nke m họọrọ,+ ka unu wee mara,+ nweekwa okwukwe n’ebe m nọ,+ ka unu wee ghọtakwa na abụ m otu Onye ahụ.+ Ọ dịghị Chi a kpụrụ tupu mụ onwe m,+ ọ dịghịkwa nke sochiri m.+