Abụ Ọma 51:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee! Ebu m njehie pụta mgbe a mụpụtara m site n’ihe mgbu,+Abụ m onye mmehie malite mgbe nne m tụụrụ ime m.+ 1 Ndị Kọrịnt 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na dị ka nwaanyị si na nwoke pụta,+ otú ahụkwa ka nwoke si na nwaanyị pụta;+ ma ihe niile na-esi na Chineke apụta.+
5 Lee! Ebu m njehie pụta mgbe a mụpụtara m site n’ihe mgbu,+Abụ m onye mmehie malite mgbe nne m tụụrụ ime m.+
12 N’ihi na dị ka nwaanyị si na nwoke pụta,+ otú ahụkwa ka nwoke si na nwaanyị pụta;+ ma ihe niile na-esi na Chineke apụta.+