1 Ndị Kọrịnt 11:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na otú ahụ o si bụrụ na e si n’ahụ́ nwoke kee nwaanyị,+ ka o sikwa bụrụ na nwaanyị na-amụ nwoke. Ma, ọ bụ Chineke kere ihe niile.+
12 N’ihi na otú ahụ o si bụrụ na e si n’ahụ́ nwoke kee nwaanyị,+ ka o sikwa bụrụ na nwaanyị na-amụ nwoke. Ma, ọ bụ Chineke kere ihe niile.+