Job 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụrụ na mụ anọgide na-echere, Shiol ga-abụ ụlọ m;+Ọ bụ n’ọchịchịrị+ ka m ga-agbasa ihe ndina m. Job 30:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na amaara m nke ọma na ị ga-eme ka m laghachikwuru ọnwụ,+N’ụlọ nke onye ọ bụla dị ndụ ga-aga. Abụ Ọma 49:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha ga-aga Shiol dị ka atụrụ e du edu;+Ọnwụ ga-edu ha dị ka atụrụ;+Ndị ziri ezi ga-achị ha n’ụtụtụ,+Ha ga-aka nká;+Onye nke ọ bụla ga-aga Shiol, kama ịga n’ebe obibi dị elu.+ Ekliziastis 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe niile ruru gị aka ime, jiri ike gị dum+ mee ha, n’ihi na ọrụ ma ọ bụ ichepụta ihe ma ọ bụ ihe ọmụma+ ma ọ bụ amamihe+ adịghị na Shiol,+ ebe ị na-aga.+
23 N’ihi na amaara m nke ọma na ị ga-eme ka m laghachikwuru ọnwụ,+N’ụlọ nke onye ọ bụla dị ndụ ga-aga.
14 Ha ga-aga Shiol dị ka atụrụ e du edu;+Ọnwụ ga-edu ha dị ka atụrụ;+Ndị ziri ezi ga-achị ha n’ụtụtụ,+Ha ga-aka nká;+Onye nke ọ bụla ga-aga Shiol, kama ịga n’ebe obibi dị elu.+
10 Ihe niile ruru gị aka ime, jiri ike gị dum+ mee ha, n’ihi na ọrụ ma ọ bụ ichepụta ihe ma ọ bụ ihe ọmụma+ ma ọ bụ amamihe+ adịghị na Shiol,+ ebe ị na-aga.+