35 Ụmụ ya ndị ikom niile na ụmụ ya ndị inyom niile wee na-ebili ịkasi ya obi,+ ma ọ nabataghị obi a na-akasi ya, na-asị:+ “N’ihi na m ga-eruwere nwa m uju ruo Shiol!” Nna ya wee na-akwara ya ákwá.
14 Ya mere, Shiol emewo ka mkpụrụ obi ya saa mbara, o meghewokwa ọnụ ya gabiga ókè;+ ihe mara mma nke dị n’ime obodo ahụ, tinyere ìgwè mmadụ nke nọ n’ime ya na mkpọtụ ya nakwa onye na-enwe aṅụrị, ga-agbada n’ime ya.+