Malakaị 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Juda aghọwo aghụghọ, e mewokwa ihe arụ n’Izrel nakwa na Jeruselem;+ n’ihi na Juda emerụwo ịdị nsọ Jehova,+ bụ́ nke Ọ hụrụ n’anya, ọ lụrụwokwa ada nke chi ndị mba ọzọ.+
11 Juda aghọwo aghụghọ, e mewokwa ihe arụ n’Izrel nakwa na Jeruselem;+ n’ihi na Juda emerụwo ịdị nsọ Jehova,+ bụ́ nke Ọ hụrụ n’anya, ọ lụrụwokwa ada nke chi ndị mba ọzọ.+