Jeremaya 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-agba akwụna n’ihi ụzọ iberiibe o si ele ihe anya, o wee na-emerụ ala ya,+ ya na nkume na osisi wee na-akwa iko;+ Ezikiel 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị rụrụ ebe ndị dị elu+ gị n’isi ụzọ ọ bụla, wee malite ime ka ịma mma gị bụrụ ihe arụ,+ jagheekwara onye ọ bụla nke na-agafe agafe ụkwụ gị,+ wee mee ka akwụna ị na-agba dị ukwuu.+
9 Ọ na-agba akwụna n’ihi ụzọ iberiibe o si ele ihe anya, o wee na-emerụ ala ya,+ ya na nkume na osisi wee na-akwa iko;+
25 Ị rụrụ ebe ndị dị elu+ gị n’isi ụzọ ọ bụla, wee malite ime ka ịma mma gị bụrụ ihe arụ,+ jagheekwara onye ọ bụla nke na-agafe agafe ụkwụ gị,+ wee mee ka akwụna ị na-agba dị ukwuu.+