Jeremaya 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ịnyịnya ọhịa+ nke ala ịkpa maara ahụ́, nke agụụ na-agụ mkpụrụ obi ya, nke na-ekukwa ume ọkụ ọkụ;+ ònye pụrụ ịchụghachi ya azụ mgbe ọ chọrọ ka oké gbaa ya? Ike agaghị agwụ ndị niile na-achọ ya. Mgbe ọnwa ya ruru, ha ga-achọta ya. Ezikiel 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, m nyefere ya n’aka ndị ya na ha na-eme enyi,+ n’aka ndị Asiria, bụ́ ndị ọ gụrụ ya agụụ ka ha na ya nwee mmekọahụ.+
24 ịnyịnya ọhịa+ nke ala ịkpa maara ahụ́, nke agụụ na-agụ mkpụrụ obi ya, nke na-ekukwa ume ọkụ ọkụ;+ ònye pụrụ ịchụghachi ya azụ mgbe ọ chọrọ ka oké gbaa ya? Ike agaghị agwụ ndị niile na-achọ ya. Mgbe ọnwa ya ruru, ha ga-achọta ya.
9 Ya mere, m nyefere ya n’aka ndị ya na ha na-eme enyi,+ n’aka ndị Asiria, bụ́ ndị ọ gụrụ ya agụụ ka ha na ya nwee mmekọahụ.+