Hosia 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ha onwe ha agbagowo Asiria,+ dị ka ịnyịnya ọhịa nke nọ naanị ya.+ Ma Ifrem egowo ndị hụrụ ya n’anya.+
9 N’ihi na ha onwe ha agbagowo Asiria,+ dị ka ịnyịnya ọhịa nke nọ naanị ya.+ Ma Ifrem egowo ndị hụrụ ya n’anya.+