Jeremaya 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ịnyịnya ọhịa+ nke ala ịkpa maara ahụ́, nke agụụ na-agụ mkpụrụ obi ya, nke na-ekukwa ume ọkụ ọkụ;+ ònye pụrụ ịchụghachi ya azụ mgbe ọ chọrọ ka oké gbaa ya? Ike agaghị agwụ ndị niile na-achọ ya. Mgbe ọnwa ya ruru, ha ga-achọta ya.
24 ịnyịnya ọhịa+ nke ala ịkpa maara ahụ́, nke agụụ na-agụ mkpụrụ obi ya, nke na-ekukwa ume ọkụ ọkụ;+ ònye pụrụ ịchụghachi ya azụ mgbe ọ chọrọ ka oké gbaa ya? Ike agaghị agwụ ndị niile na-achọ ya. Mgbe ọnwa ya ruru, ha ga-achọta ya.